1
Ọnụọgụgụ 11:23
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị sịrị Mosis, “Aka ONYENWE ANYị ọ dị mkpụmkpụ? Ugbu a, ị ga-ahụ ma m ga-emezu okwu m, maọbụ na m agaghị emezu ya.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ọnụọgụgụ 11:23
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị