1
Levitikọs 20:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“ ‘Ọ bụrụ nwoke na nwoke ibe ya edinakọọ nwee ụdị mmekọ edina nwoke na nwanyị, a ga-egbu ha abụọ nʼihi na ihe ha mere bụ ihe rụrụ arụ. Ọbara ha ga-adị ha nʼisi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Levitikọs 20:13
2
Levitikọs 20:7
“ ‘Doonụ onwe unu nsọ, ma dịkwanụ nsọ nʼihi na abụ m ONYENWE ANYị Chineke unu.
Nyochaa Levitikọs 20:7
3
Levitikọs 20:26
Unu ga-adị nsọ nye m, nʼihi na mụ, bụ ONYENWE ANYị, dị nsọ. Ekewapụtala m unu, doo unu iche, site nʼetiti ndị mba ọzọ niile, ka unu bụrụ nke m.
Nyochaa Levitikọs 20:26
4
Levitikọs 20:8
Debenụ ụkpụrụ m niile, ma gbasoonụ ha nʼihi na abụ m ONYENWE ANYị onye na-edo unu nsọ.
Nyochaa Levitikọs 20:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị