1
Ekiliziastis 10:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụrụ na anyụike adịghị nkọ, ọ bụrụkwa na-amụghị ihu ya amụ, a ga-etinye ike karịa, ma ịma eme ihe na-eme ka ihe gazie agazi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ekiliziastis 10:10
2
Ekiliziastis 10:4
Ọ bụrụ na iwe onye ọchịchị ebilie megide gị, ahapụla ọnọdụ gị, nʼihi na mmụọ dị nwayọọ ga-eme ka mmehie ukwu dị iche iche dajụọ.
Nyochaa Ekiliziastis 10:4
3
Ekiliziastis 10:1
Ijiji nwụrụ anwụ ga-eme ka mmanụ isi ụtọ sie isi ọjọọ. Otu a kwa, nzuzu nta pụrụ ime ka amamihe dị ukwuu ghara inwe nsọpụrụ.
Nyochaa Ekiliziastis 10:1
4
Ekiliziastis 10:12
Okwu onye maara ihe na-ejupụta nʼamara, ma okwu onye nzuzu na-eduba ya nʼịla nʼiyi
Nyochaa Ekiliziastis 10:12
5
Ekiliziastis 10:8
Onye gwuru olulu ga-adaba nʼime ya! Onye na-etida mgbidi ka agwọ ga-atagbu.
Nyochaa Ekiliziastis 10:8
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị