1
Diuteronomi 32:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụ oke nkume ahụ, ọrụ ya zuruoke, ụzọ ya niile ziri ezi. Chineke kwesiri ntụkwasị obi, nke na-adịghị eme ihe ọjọọ, onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Diuteronomi 32:4
2
Diuteronomi 32:39
“Ugbu a, hụnụ na mụ onwe m abụ m ya! Ọ dịghịkwa chi ọzọ dị ma ọ bụghị m. Mụ onwe m na-eme ka a nwụọ, mụ onwe m na-eme ka a dị ndụ. Mụ onwe m na-etipụ mmadụ ọnya, mụ onwe m na-agwọ ya, mmadụ ọbụla apụghịkwa ịnapụta onye m ji nʼaka m.
Nyochaa Diuteronomi 32:39
3
Diuteronomi 32:3
Aga m eto aha ONYENWE ANYị toonu ịdị ukwuu Chineke anyị!
Nyochaa Diuteronomi 32:3
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị