1
Diuteronomi 31:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Dịnụ ike! Nweenụ obi ike! Unu atụla ha egwu! Nʼihi na ONYENWE ANYị Chineke unu ga-anọnyere unu. Ọ gaghị agbakụta unu azụ, ọ gakwaghị ahapụ unu.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Diuteronomi 31:6
2
Diuteronomi 31:8
ONYENWE ANYị nʼonwe ya ga-eburu gị ụzọ, ọ ga-anọnyekwara gị, ọ gaghị ahapụ gị maọbụ gbakụta gị azụ. Atụla egwu, adala mba.”
Nyochaa Diuteronomi 31:8
3
Diuteronomi 31:7
Mgbe ahụ, Mosis kpọrọ Joshua, gwa ya okwu nʼihu ụmụ Izrel, sị ya, “Dị ike! Nwee obi ike! Nʼihi na ọ bụ gị ga-edu ndị a baa nʼala ahụ ONYENWE ANYị ṅụrụ iyi inye nna nna ha, ị ga-emekwa ka ha keta ala a dịka ihe nketa ha.
Nyochaa Diuteronomi 31:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị