1
1 Samuel 9:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“Dịka mgbe a echi, aga m ezitere gị otu nwoke sị nʼala Benjamin. Ị ga-ete ya mmanụ nke ga-eme ya ka ọ bụrụ onyendu Izrel ndị m. Ọ ga-azọpụta ha site nʼaka ndị Filistia, nʼihi na ahụla m ahụhụ nke ha nọ nʼime ya; anụkwala m ịkwa akwa ha.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 1 Samuel 9:16
2
1 Samuel 9:17
Mgbe Samuel hụrụ Sọl, ONYENWE ANYị gwara ya sị, “Lee nwoke ahụ m gwara gị ihe banyere ya! Ọ bụ ya ga-achị ndị m.”
Nyochaa 1 Samuel 9:17
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị