I. SAMUEL 9:16
I. SAMUEL 9:16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Dịka mgbe a echi, aga m ezitere gị otu nwoke sị nʼala Benjamin. Ị ga-ete ya mmanụ nke ga-eme ya ka ọ bụrụ onyendu Izrel ndị m. Ọ ga-azọpụta ha site nʼaka ndị Filistia, nʼihi na ahụla m ahụhụ nke ha nọ nʼime ya; anụkwala m ịkwa akwa ha.”
Kesaa
Gụọ I. SAMUEL 9