← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ZEKARAIA 4:7
Isi n’Ụzọ Oziọma Lenye Anya n’Amara Chineke
3 Ụbọchị
Njem Ndị Kraịst bụ nke anyị na-adịghị ahụ Chineke ihu na ihu, anyị na Ya na-akpakọrịta ma na-ekwurịta okwu site n’okwukwe. Naanị ụzọ anyị ga-esi mee ihe na-atọ Chineke ụtọ mgbe anyị na ya na-aga ije bụ site n’ịga ije n’okwukwe, ebe anyị apụghị iji anya nkịtị hụ ya. Anyị na-anụ ya site n’okwukwe, anyị na-agwa ya okwu site n’okwukwe, anyị na-agakwurukwa ya n’ekpere site n’okwukwe.