← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ABÙ ỌMA 34:18

Ike Pụrụiche Nke Otuto: Ihe Òfùfè Dị Ụbọchị Ise Si Na Abụ Ọma
Ụbọchị Ise
Nchegbu, egwù, owu ọmụma na ịda mbà n'obi amalitego nke ukwuu n'ime afọ ole na ole gara aga. Ndị Odee Abụ abụghị ndị ọhụrụ n’ahụ́ mmetụta ndị a. Otú ọ dị, ha mụtarà iwepụtà ike pụrụ iche dị na abụ nke otuto iji merie ihe ọbụla ha n'agabiga. Chọpụta ihe nzuzo iji dị jụụ n'ime ihe òfùfè ndị a sitere na Abụ Ọma.