← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 26:41

Ekpere
Ubọchị 21
Mụta ụzọ kacha mma e si ekpe ekpere, site n'ekpere ndi okwukwe na nke Jịsọs n'onwe ya. Chọta agbamume iji ogologo ntachi obi na ndidi wee na-ebugara Chineke aririo gi kwa ubọchi. Chọpụta ma were ọmụmatu ekpere ezi omume nke onwe wee tụnyere ekpere nke ndi di ọcha n'obi kpere. Kpee ekpere n'esepụghi aka.