← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 26:39
Ekpere nke Jisos
Ụbọchị ise
Anyị ghọtara mkpa nkwukọrịta dị na mmekọrịta, ma mmekọrịta anyị na Chineke enweghị ike iche. Chineke chọsiri ike ka anyị na—agwa ya okwu n'ekperedọ aka ná ntị ahụ Ọkpara ya, bụ́ Jizọs, mere. N'ime atụmatụ a, ị ga amụta site na ihe nlereanya nke Jizọs, a ga - enye gị ima aka ka ị pụọ n'okporo ụzọ nke ndụ ma nwee ahụmịhe maka onwe gị na ume na nduzi nke ekpere na - enye.
Ekpere
Ubọchị 21
Mụta ụzọ kacha mma e si ekpe ekpere, site n'ekpere ndi okwukwe na nke Jịsọs n'onwe ya. Chọta agbamume iji ogologo ntachi obi na ndidi wee na-ebugara Chineke aririo gi kwa ubọchi. Chọpụta ma were ọmụmatu ekpere ezi omume nke onwe wee tụnyere ekpere nke ndi di ọcha n'obi kpere. Kpee ekpere n'esepụghi aka.