Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 22

Oziọma nke Matiu
28 Ụbọchị
N’ime atụmatụ nke isiakwụkwọ kwa ụbọchị a site n’Oziọma Matiu, ị ga-ezute Eze Jisọs: mmezu nke amụma Agba Ochie, na olileanya nke ụwa dum. Chọpụta otú ị ga-esi banye n’Alaeze Chineke, gbasaa Alaeze Chineke n’ụwa nile, ma nweta Alaeze Chineke, site n’ihe ndekọ Matiu banyere ozizi, ọrụ ebube, ọnwụ, na mbilite n’ọnwụ Jisọs. Atụmatụ a bụ nke YouVersion mepụtara.

Akwụkwọ Oziọma Anọ
Ụbọchị Iri ato
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ a, nke ndị ọma nọ na YouVersion.com chịkọtarà na nye, gà-enyere gị aka guzuo Akwụkwọ Oziọma Anọ ahụ n'ụbọchị iri atọ. Mụta ihe n'ụzọ dị ike banyere ndụ Jizọs na ministrị Ya na nwa oge.

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Eprel)
Ụbọchị Iri Atọ
Akụkụ nke anọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke anọ na-egosipụta Akwụkwọ Matiu na Job.