← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara MATIU 11:30

Ọkpụkpọ oku Ndúzi Na-eje ozi
5 Ụbọchị
Akpọrọ anyị ka anyị n’edu dịka Jisọs mere. Iduzi na-amalite site na mmadụ, ọ bụghị ọkwa. Ebumnuche idu ndú bụ ịkwaga ndị Chineke n’ime nzube Ya. Ọgụgụ ndị a kwa ụbọchị ga-enyere gị aka ịtọ ntọala siri ike na ọnọdụ nduzi gị, na-echetara gị na tupu ị bụrụ onye ndu, ị bụ odibo, tupu ị bụrụ odibo, ị bụ nwa Chineke hụrụ n’anya.

Malịte Nke Ọhụrụ
Ụbọchi Asaa
Afọ ọhụrụ. Ụbọchị ọhụrụ. Chineke kere mgbanwe ndị a iji chetara anyị na Ọ bụ Chineke nke Mmalite Ọhụrụ. Ọ bụrụ na Chineke nwere ike ikwụpụta ụwa ka ọ pụta ìhè, Ọ nwere ike ikwụrụ ọchịchịrị nke di n'ime ndụ gị okwu n'ezie, na-ekepụtara gị mmalite ọhụrụ. Ihụghị mmalite ndi ọhụrụ n'anya! Dị ka igụ atụmatụ a. Nwee obi ụtọ n'igụ ya!