← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara LUK 4:12

Mee Ohere Maka Ihe Di Mkpa: Ihe Ise Ihe Ọmụme Ndi Nke Ime Mmụọ Maka Lenti
Ụbọchi Asaa
Lentị: oge ntụghari uche na nchegharị nke ụbọchị iri anọ. Ọ bụ echiche mara mma, mana gịnị ka ime Lentị dị kà n'ezie? N'ime ụbọchị asaa na-esote, chọpụta àgwà ime mmụọ ise ị nwerè ike ịmalitè ime n'oge Lentị iji nyere onwe gị aka ịkwado obi gị maka Sonde Mbilite N'ọnwụ—na ụbọchị ndị ọzọ n'esotekwe.