Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara LUK 19

Oziọma nke Luk
24 Ụbọchị
Luk dere akụkọ zuru ezu, nke ndị hụrụ ihe merenụ banyere ndụ, ọnwụ, na mbilite n’ọnwụ Jisọs. Atụmatụ nke isiakwụkwọ a kwa ụbọchị na-enye ihe ndekọ atụkwasịrị obi, nke usoro iheomume nke ihe ndị mere, ma na-emekwa ka anyị mata Onye Nzọpụta nwere amara. Ọ bịara ịchọ ma zọpụta ndị furu efu, ọ na-akpọkwa anyị òkù maka ọrụ ebere ahụ. YouVersion mepụtara atụmatụ a.

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Jenụwarị)
Ụbọchị Iri Atọ na Otu
Akụkụ nke mbụ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke mbụ na-egosipụta Akwụkwọ Luk, Ọrụ Ndịozi, Daniel, na Jenesis.