← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara LUK 18:10
![Ekpere](/_next/image?url=https%3A%2F%2F%2F%2Fimageproxy.youversionapi.com%2Fhttps%3A%2F%2Fs3.amazonaws.com%2Fyvplans%2F55%2F640x360.jpg&w=1920&q=75)
Ekpere
Ubọchị 21
Mụta ụzọ kacha mma e si ekpe ekpere, site n'ekpere ndi okwukwe na nke Jịsọs n'onwe ya. Chọta agbamume iji ogologo ntachi obi na ndidi wee na-ebugara Chineke aririo gi kwa ubọchi. Chọpụta ma were ọmụmatu ekpere ezi omume nke onwe wee tụnyere ekpere nke ndi di ọcha n'obi kpere. Kpee ekpere n'esepụghi aka.