← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JỌN 15:1

Nrubeisi
Izu Abụọ
Jizọs n’Onwe Ya kwurù na onye ọ bụla hụrụ Ya n’anya gà-erube isi ná nkuzi Ya. N'agbanyeghị ihe ọ nà-efu anyị n'onwe anyị, nrubeisi anyị dị Chineke mkpa. Atụmatụ ihe ọgụgụ nke “Nrubeisi” nà-edu anyị ije site n'ihe Akwụkwọ Nsọ nà-ekwu gbasara nrubeisi: Otú esi akwugidesi ike n'echiche nke iguzosi ike n'ezi ihe, ọrụ ebere ná ndụ anyị, otú nrube isi si eme ka anyị nwere onwe anyị na gọzie ndụ anyị, na ihe ndị ọzọ.