Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JENESIS 12:4

OKWUKWE; ỤZỌ IME IHE NA-ATỌ CHINEKE ỤTỌ
3 Ụbọchị
Mgbaghara bụ otu ibe dị oke mkpa na ndụ onye Kraịst, maka iji nwee udo na udi mmekọrịta na-eto eto n’ebe ya na Chineke na mmadu nọ. Ọ bụghị naanị na Jizọs ji ndụ ya kọwarịgharịa mgbaghara site na nkuzi ya, o nyekwazịrị amara achọrọ iji nara ma nyekwa mgbaghara site na Mmụọ ya. Enyela nwa Chineke ọbụla ike irube isi n’iwu Chineke nyere ka agbaghara ndị ọzọ otu e si gbaghara ha.

Nrubeisi
Izu Abụọ
Jizọs n’Onwe Ya kwuru na onye ọ bụla hụrụ Ya n’anya ga-erube isi na nkuzi Ya. N'agbanyeghị ihe ọ na-efu anyị n'onwe anyị, nrubeisi anyị dị Chineke mkpa. Atụmatụ ihe ọgụgụ nke “Nrubeisi” na-edu anyị ije site n'ihe Akwụkwọ Nsọ na-ekwu gbasara nrubeisi: Otu esi akwugidesi ike n'echiche nke iguzosi ike n'ezi ihe, ọrụ ebere ná ndụ anyị, otu nrube isi si eme ka anyị nwere onwe anyị na gọzie ndụ anyị, na ihe ndị ọzọ.