← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara JENESIS 12:1
Nrubeisi
Izu Abụọ
Jizọs n’Onwe Ya kwuru na onye ọ bụla hụrụ Ya n’anya ga-erube isi na nkuzi Ya. N'agbanyeghị ihe ọ na-efu anyị n'onwe anyị, nrubeisi anyị dị Chineke mkpa. Atụmatụ ihe ọgụgụ nke “Nrubeisi” na-edu anyị ije site n'ihe Akwụkwọ Nsọ na-ekwu gbasara nrubeisi: Otu esi akwugidesi ike n'echiche nke iguzosi ike n'ezi ihe, ọrụ ebere ná ndụ anyị, otu nrube isi si eme ka anyị nwere onwe anyị na gọzie ndụ anyị, na ihe ndị ọzọ.