← Atụmatụ
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara ỌLU NDI-OZI 9:1

Malịte Nke Ọhụrụ
Ụbọchi Asaa
Afọ ọhụrụ. Ụbọchị ọhụrụ. Chineke kere mgbanwe ndị a iji chetara anyị na Ọ bụ Chineke nke Mmalite Ọhụrụ. Ọ bụrụ na Chineke nwere ike ikwụpụta ụwa ka ọ pụta ìhè, Ọ nwere ike ikwụrụ ọchịchịrị nke di n'ime ndụ gị okwu n'ezie, na-ekepụtara gị mmalite ọhụrụ. Ihụghị mmalite ndi ọhụrụ n'anya! Dị ka igụ atụmatụ a. Nwee obi ụtọ n'igụ ya!