Ụbọchị Ise
Ọṅụ sò bụrụ akụkụ bụ́ isi nke okwukwe Ndị Kraịst. Ọṅụ gị nà-eto site na izutè Chineke na ịtụgharị uche n'Okwu Ya. Amaokwu ndị a ná-esonụ́, mgbe e burù ha n'isi, pụrụ inye aka mee ka ọṅụ jupụtakwuo ná ndụ gị! Kwe ka ndụ gị gbanwee site n'ibu Akwụkwọ Nsọ n'isi