← Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara I. NDI-EZE 8:22

Nzọpụkwụ Ọbụla Bụ Nke Mbiarụte
Ụbọchị Ise
Anyị nwerè olileanya na ihe òfùfè ise ndị a sitere n’aka Eugene Peterson gà-ewega uche gị na obi gị ebe ọbụla ha nwerè ike iga, ebe ọ bụ na ị nweghị ike ima ihe Mmụọ Nsọ gà-eji agba ume ma ọ bụ ịma aka ma ọ bụ ikasi obi. Ị nwerè ike ịhọrọ iji ajụjụ ndị na-atụgharị uche ná njedebe nke ihe òfùfè ọbụla iji mepụta ekpere nke gị maka ụbọchị ahụ—n'ezie a bụghị dị ka ebe njedebe kama dịka mmalite maka ihe ndị bịara abịa ná-eché gị.