YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 117

117
1Tonu Jehova, unu mba nile;
Janu Ya, unu ndi nile di iche iche.
2N'ihi na ebere-Ya di ike n'aru ayi;
Ọzọ, ezi-okwu nke Jehova nādiru mb͕e ebighi-ebi.
Tonu Ja.

Currently Selected:

ABÙ ỌMA 117: IGBOB

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in