1
Abụ nke Abụ 4:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ị mara mma nke ukwuu, onye m hụrụ nʼanya, ọ dịkwaghị ntụpọ ọbụla dị gị nʼahụ.
Compare
Explore Abụ nke Abụ 4:7
2
Abụ nke Abụ 4:9
I riela m obi, nwanne m nwanyị, nwunye ọhụrụ m; i riela m obi, i werela ile anya gị na ihe olu i yi rie obi m.
Explore Abụ nke Abụ 4:9
Home
Bible
Plans
Videos