1
Abụ nke Abụ 3:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Achọrọ m onye m hụrụ nʼanya nʼelu ihe ndina m nʼabalị, ma ahụghị m ya. Ebiliri m chọọ ya ma ahụghị m ya.
Compare
Explore Abụ nke Abụ 3:1
2
Abụ nke Abụ 3:2
Ugbu a, aga m ebili pụọ jegharịa nʼama niile na nʼokporoụzọ niile nke obodo ịchọ ya, m ga-achọgharị onye m hụrụ nʼanya. Ya mere, achọrọ m ya ma ahụghị m ya.
Explore Abụ nke Abụ 3:2
Home
Bible
Plans
Videos