1
Abụ nke Abụ 5:16
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọnụ ya bụ ihe tọkarịsịrị ụtọ nʼonwe ya, ihe niile banyere ya dị mma nʼile anya. Unu ụmụ agbọghọ Jerusalem, onye dị otu a bụ onye ahụ m hụrụ nʼanya, ọ bụkwa enyi m.
Compare
Explore Abụ nke Abụ 5:16
2
Abụ nke Abụ 5:10
Onye m hụrụ nʼanya chapụrụ achapụ, dị mma ile anya. Ọ pụrụ iche nʼetiti puku ndị nwoke iri.
Explore Abụ nke Abụ 5:10
Home
Bible
Plans
Videos