1
Abụ Ọma 82:6
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
“Asịrị m, ‘Unu bụ “chi,” unu niile bụ ụmụ ndị ikom nke Onye kachasị ihe niile elu.’
Compare
Explore Abụ Ọma 82:6
2
Abụ Ọma 82:3
Kperenụ ndị na-adịghị ike na ndị na-enweghị nna ikpe ziri ezi; hụnụ na ndị ogbenye na ndị a na-emegbu nwetara ihe ruuru ha.
Explore Abụ Ọma 82:3
3
Abụ Ọma 82:4
Gbapụtanụ ndị na-adịghị ike na ndị nọ na mkpa; napụta ha site nʼaka ndị ajọ omume.
Explore Abụ Ọma 82:4
4
Abụ Ọma 82:8
O Chineke, bilie kpee ụwa ikpe, nʼihi na mba niile bụ ihe nketa gị.
Explore Abụ Ọma 82:8
Home
Bible
Plans
Videos