1
Abụ Ọma 81:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Abụ m ONYENWE ANYị Chineke unu, onye kpọpụtara unu site nʼala Ijipt. Meghe ọnụ unu ka ọ saa mbara, aga m emeju ya.
Compare
Explore Abụ Ọma 81:10
2
Abụ Ọma 81:13-14
“Ewoo, a sị na ndị m gaara ege m ntị, a sịkwa na Izrel ga-eso ụzọ m niile. Ọ gaghị adị anya mgbe m ga-eji ike m, wezuga ndị iro ya site nʼọnọdụ ha. Aga m eweli aka m, megide ndị iro ya niile.
Explore Abụ Ọma 81:13-14
Home
Bible
Plans
Videos