Ọ na-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị a na-akpagbu
na-enyekwa ndị agụụ na-agụ nri.
ONYENWE ANYị na-eme ka ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ nwere onwe ha,
ONYENWE ANYị na-emeghe anya ndị kpuru ìsì,
ONYENWE ANYị na-akwagide ndị niile dara mba,
ONYENWE ANYị hụrụ ndị ezi omume niile nʼanya.