Abụ Ọma 146:9
Abụ Ọma 146:9 BIU
ONYENWE ANYị na-echebe ndị ọbịa, na-elekọtakwa ndị na-enweghị nna na ndị di ha nwụrụ anwụ, ma ọ na-eme ka ihe ghara ịgara ndị ajọ omume nke ọma.