Abụ Ọma 146:7-8
Abụ Ọma 146:7-8 BIU
Ọ na-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị a na-akpagbu na-enyekwa ndị agụụ na-agụ nri. ONYENWE ANYị na-eme ka ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ nwere onwe ha, ONYENWE ANYị na-emeghe anya ndị kpuru ìsì, ONYENWE ANYị na-akwagide ndị niile dara mba, ONYENWE ANYị hụrụ ndị ezi omume niile nʼanya.