1
Abụ Ọma 140:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼezie, ndị ezi omume ga-eto aha gị, ndị ziri ezi ga-ebikwa nʼihu gị.
Compare
Explore Abụ Ọma 140:13
2
Abụ Ọma 140:1-2
O ONYENWE ANYị, dọpụta m site nʼaka ndị na-eme ihe ọjọọ. Chebe m ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-eme ihe ike dị iche iche. Ndị na-atụ atụmatụ ime ihe ọjọọ nʼobi ha na-akpali agha ụbọchị niile.
Explore Abụ Ọma 140:1-2
3
Abụ Ọma 140:12
Amaara m na ONYENWE ANYị ga-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị ogbenye na-emekwa ka ndị nọ na mkpa nweta ihe ruuru ha.
Explore Abụ Ọma 140:12
4
Abụ Ọma 140:4
Chebe m ONYENWE ANYị, ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-emebi iwu; chebe m ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-eme ihe ike, ndị na-eche echiche ọdịda m.
Explore Abụ Ọma 140:4
Home
Bible
Plans
Videos