YouVersion Logo
Search Icon

Abụ Ọma 140:1-2

Abụ Ọma 140:1-2 BIU

O ONYENWE ANYị, dọpụta m site nʼaka ndị na-eme ihe ọjọọ. Chebe m ka m ghara ịdaba nʼaka ndị na-eme ihe ike dị iche iche. Ndị na-atụ atụmatụ ime ihe ọjọọ nʼobi ha na-akpali agha ụbọchị niile.

Free Reading Plans and Devotionals related to Abụ Ọma 140:1-2