1
Ọpụpụ 40:38
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Igwe ojii ONYENWE ANYị ahụ na-anọgide nʼelu ụlọ nzute ahụ nʼehihie ma nʼabalị, ọkụ na-esi nʼime ya na-enwupụta. Ndị Izrel niile na-ahụkwa ya anya ụbọchị niile nke ha jegharịrị nʼọzara.
Compare
Explore Ọpụpụ 40:38
2
Ọpụpụ 40:34-35
Mgbe ahụ, igwe ojii kpuchiri ụlọ nzute ahụ, ebube ONYENWE ANYị jupụtakwara nʼime ya. Mosis nʼonwe ya enweghị ike ịbanye nʼime ụlọ nzute ahụ nʼihi igwe ojii kpuchiri elu ya na ebube ONYENWE ANYị jupụtara nʼụlọ nzute ahụ.
Explore Ọpụpụ 40:34-35
Home
Bible
Plans
Videos