Ọpụpụ 40:34-35
Ọpụpụ 40:34-35 BIU
Mgbe ahụ, igwe ojii kpuchiri ụlọ nzute ahụ, ebube ONYENWE ANYị jupụtakwara nʼime ya. Mosis nʼonwe ya enweghị ike ịbanye nʼime ụlọ nzute ahụ nʼihi igwe ojii kpuchiri elu ya na ebube ONYENWE ANYị jupụtara nʼụlọ nzute ahụ.