1
Ọpụpụ 39:43
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Mosis nʼonwe ya hụkwara ọrụ ndị a niile, nabata ya ka nke e jere dịka iwu ONYENWE ANYị nyere si dị. Nʼihi ya, Mosis gọziri ha.
Compare
Explore Ọpụpụ 39:43
2
Ọpụpụ 39:42
Ndị Izrel niile rụzuru ọrụ ndị a niile dịka ONYENWE ANYị si nye ya Mosis nʼiwu.
Explore Ọpụpụ 39:42
3
Ọpụpụ 39:32
Otu a ka ha si rụchaa ọrụ iwu ụlọ nzute ahụ. Ndị Izrel mere ihe niile dịka ONYENWE ANYị si nye Mosis nʼiwu.
Explore Ọpụpụ 39:32
Home
Bible
Plans
Videos