YouVersion Logo
Search Icon

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosSample

Ubochi iri–ano nke nnoko gi na Jisos

DAY 38 OF 40

O siwo n'onwu bilie

Luk 23:56 - 24:50

  1. Kedu nkwa na amuma eburu banyere mbili n'onwu Ya?
  2. O buru na m no ebe ahu, gini ka m ga-eche mgbe m huru Jisos?
  3. Kedu ka Jisos jiri choo ka agbasa ozi Ala-Eze Ya?
Day 37Day 39