Ubochi iri–ano nke nnoko gi na JisosSample
Onye mmuo ojoo
Luk 8:27-39
- Kedu ihe mere mmuo ojoo jiri atu Jisos egwu?
- Ndu mmadu di oke-onu-ahia; kedu ka Jisos siri gosi ya?
- Kedu ihe mere Jisos jiri gwa onye ahu achupuru mmuo ojoo ka o laa n'ulo ya?
Scripture
About this Plan
Gini na-amasi Jisos; gini ka O na-enyekwa ugwo-olu? Kedu ihe Jisos na-agwa m?
More