Logo YouVersion
BibliaPlanyNagrania wideo
Pobierz aplikację
Wybór języka
Ikona wyszukiwania

Popularne wersety biblijne z Jenesis 18

1

Jenesis 18:14

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Ọ dị ihe nyịrị ONYENWE ANYị ime? Mụ onwe m ga-alọghachikwute gị nʼoge a kara aka, Sera nwunye gị ga-amụta nwa nwoke.”

Porównaj

Przeglądaj Jenesis 18:14

2

Jenesis 18:12

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Ya mere, mgbe Sera nụrụ ihe Onyenwe anyị kwuru, ọ chịrị ọchị sị, “Agadi nwanyị dịka m o si aṅaa amụta nwa, ugbu a onyenwe m karala nka?”

Porównaj

Przeglądaj Jenesis 18:12

3

Jenesis 18:18

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Ebraham aghaghị ịbụ mba dị ukwuu dịkwa ike. A ga-agọzikwa agbụrụ niile nọ nʼụwa site na ya.

Porównaj

Przeglądaj Jenesis 18:18

4

Jenesis 18:23-24

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Ebraham jeruru Onyenwe anyị nso jụọ ya sị, “Uche gị ọ bụ ikpochapụ ndị ezi omume na ndị ajọ omume? Ọ bụrụ na ị chọta iri ndị ezi omume ise nʼime obodo ahụ, ị ga-ekpochapụ obodo ahụ? Ị gaghị agbaghara ya nʼihi iri ndị ezi omume ise nọ nʼime ya?

Porównaj

Przeglądaj Jenesis 18:23-24

5

Jenesis 18:26

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

BIU

Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị zara sị ya, “Ọ bụrụ na m achọta iri ndị ezi omume ise nʼobodo Sọdọm, aga m agbaghara obodo ahụ niile nʼihi ha.”

Porównaj

Przeglądaj Jenesis 18:26

Poprzedni rozdział
Następny rozdział
YouVersion

Zachęcanie i wzywanie cię do codziennego szukania bliskości z Bogiem.

Misja

O YouVersion

Praca

Wolontariat

Blog

Prasa

Przydatne linki

Pomoc

Wesprzyj

Przekłady Biblii

Biblie audio

Języki Biblii

Werset dnia


Cyfrowa misja

Life.Church
Polski

©2026 Life.Church / YouVersion

Polityka prywatnościRegulamin
Program ujawniania luk w zabezpieczeniach
FacebookTwitterInstagramYoutubePinterest