Luk 7:47-48
Luk 7:47-48 BIU
Ya mere, ana m agwa gị sị, a gbagharala ya mmehie ya niile o mehiere, nʼihi na ọ nwere ịhụnanya dị ukwuu. Ma onye nwetara mgbaghara dị nta, na-enwe ịhụnanya dị nta.” Mgbe ahụ ọ gwara ya sị, “A gbagharala gị mmehie gị.”