ỌLU NDI-OZI 4:31

ỌLU NDI-OZI 4:31 IGBOB

Mb͕e ha riọsiri aririọ, ewe me ka ebe ha nọ na nzukọ me nkpatu; ha nile we juputa na Mọ Nsọ, we were nkwuwa-okwu nēkwu okwu Chineke.

Video for ỌLU NDI-OZI 4:31