1
ỌLU NDI-OZI 4:12
Bible Nso
Nzọputa adighi kwa n'onye ọ bula ọzọ: n'ihi na aha ọzọ di iche adighi kwa n'okpuru elu-igwe, nke enyeworo n'etiti madu, nke anāghaghi izọputa ayi nime ya.
ತಾಳೆಮಾಡಿ
ỌLU NDI-OZI 4:12 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
2
ỌLU NDI-OZI 4:31
Mb͕e ha riọsiri aririọ, ewe me ka ebe ha nọ na nzukọ me nkpatu; ha nile we juputa na Mọ Nsọ, we were nkwuwa-okwu nēkwu okwu Chineke.
ỌLU NDI-OZI 4:31 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
3
ỌLU NDI-OZI 4:29
Ub͕u a, Onye-nwe-ayi, le kwa iba-nba-ha anya: nye kwa ndi-orù-Gi ike ka ha were nkwuwa-okwu nile kwue okwu-Gi
ỌLU NDI-OZI 4:29 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
4
ỌLU NDI-OZI 4:11
Onye ahu bu nkume nke unu, bú ndi nēwu ulo, kpọrọ ihe-efu, nke ghọrọ isi nkuku ulo.
ỌLU NDI-OZI 4:11 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
5
ỌLU NDI-OZI 4:13
Ma mb͕e ha huru nkwuwa-okwu nke Pita na Jọn, mb͕e ha ghọta-kwa-ra na ha bu ndi nāmaghi ihe na ndi nāmutaghi akwukwọ ri nne, o ju ha anya; ha we mata ha, na ha na Jisus anọwori.
ỌLU NDI-OZI 4:13 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
6
ỌLU NDI-OZI 4:32
Ma ọra ndi kwere na Kraist nwere otù obi na otù nkpuru-obi: ọ dighi kwa otù onye n'etiti ha nāsi na ihe ọ bula nime ihe nile o nwere bu nke aka ya; kama ha nwekọrọ ihe nile.
ỌLU NDI-OZI 4:32 ಅನ್ವೇಷಿಸಿ
ಮುಖಪುಟ
ಬೈಬಲ್
ಯೋಜನೆಗಳು
ವೀಡಿಯೊಗಳು