O we kpọ otù nwatakiri biakute Ya, Ọ debe ya n'etiti ha, si, N'ezie asim unu, Ọ buru na unu echigharighi, bia di ka umu-ntakiri, unu agaghi-abà n'ala-eze elu-igwe ma-ọli.
MATIU 18:2-3
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo