N'ihi na, Anu-aru nile di ka ahihia, Ebube-ya nile di kwa ka uzari ahihia. Ahihia akpọnwuwo, uzari-ya adapuwo kwa: Ma okwu Onye-nwe-ayi nādigide rue mb͕e ebighi-ebi. Nka bu kwa okwu nke ozi ọma ahu ezisara unu.
I. PITA 1:24-25
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị