Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Mbata: Kraịst Na-Abịa!

Mbata: Kraịst Na-Abịa!

Ụbọchị Gasị 91

Ihe omuma nke a sitere na Thistlebend Ministries bu maka ezinulo ma obu ndi obula iji dozie obi anyi ime mmeme Messiah. Enyere mmesi ike puru iche banyere obibia Kraist nye ndu ayi ta. Ezubere ka ebido na Disemba 1. Mee ka ezi na ụlọ gị cheta oge nile ka I n’eji ntuzi-aka a hụ ịhụn’anya Nna gị nyere onye ọbụla n’ime unu.

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org
Ihe ndị ọzọ sitere na Thistlebend