Ịru Újú
5 Ụbọchị Gasị
Ịru újú nwere ike ịdị gị ka ihe ị n'enweghị ike idì. Ọ bụ ezie na n'agbanyeghị na ndị enyi na ezinụlọ ji obi ha niile na-enye nkwado na agbamume, ọ na ka-adị anyị ka ọ dịghị onye ghọtara ihe anyị na-agabiga n’ezie—na anyị nọ nanị anyị n'ime nhụjuanya anyị. N’ime atụmatụ ihe ọgụgụ a, ị ga-ezute akụkụ Akwụkwọ Nsọ gasị na-akasi obi ga-enyere gị aka iji anya ọzọ hụ ịru újú gị otu Chineke si chọọ ka ị lekwasị ya anya, nwee mmetụta dị ukwuu nke oké ịhụnanya na echiche dị mma Onye Nzọpụta anyị nwere maka gị, na nweta enyemaka maka ihe mgbu gị.
Anyị ga-achọ ikele Immersion Digital, ndị mepụtara Glo Bible, maka otu ha siri kesaara anyị atụmatụ ihe ogugu a ahaziri ahazi. Ị pụrụ imepụta atụmatụ ihe ọgụgụ a ma ọbụ ndị dị ka ya n'ụzọ dị mfe site n'iji Glo Bible. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na www.globible.com
Banyere Onye Mbipụta