Ibi Ndụ Gbanwere Agbanwe: Nzube

Ụbọchị Gasị 5
Ò nwetụlá mgbe ị cherè ihe Chineke kerè gị ka imee n'ụwa ma ọ bụ i jụtụlá Ya ihe mere ijirì gabiga ụfọdụ ahụmahụ? E kerè gị ọpụrụiche maka ụdị ọrụ naanị gị pụrụ ịrụ. Ọ bụrụgodị na ọ dị gị ka ị furù éfù, ma ọ bụ ị maghị ka ịgà esi gaa ihu, atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị ise gà-enyere gị aka ịtụkwasị Chineke obi, ka O wee nwee ike iduga gị ná nzube gị.
Ọ ga-amasị anyị ịkele ndị Changed Women's Ministries maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://www.changedokc.com/