Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Septemba)

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Septemba)

30 Ụbọchị Gasị

Akụkụ nke itoolu nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke itoolu na-egosipụta Akwụkwọ Nehemaya, Esta, 1 & 2 Timoti, Joel, Emos, Obadaya, Nahum, Habakuk, Zephanaya, Taịtọs, Filemon, Jemis, Hagaị, Zekaraya, na Malakaị.

Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka ịnye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.life.church
Banyere Onye Mbipụta