Soro Twenty20 Faith, Inc. na Ngwá Baịbụl.

Jiri ekwentị mkpanaaka gị nyochaa koodu QR ka ị budata Ngwá Baịbụl.

Twenty20 Faith, Inc.
Budata Ngwá Baịbụl Ugbu A
Adịghị akwụ ụgwọ ọbụla iji ya wee mee ihe chaa chaa. Enweghị ihe mgbasa ozi n'enye ego ma ọ bụ azụmahịa ọbụla dị na ya site ugbu a ruo ebighị ebi.
Gbasara Twenty20 Faith, Inc.
N'okpuru ebe a, ka anyị tinyere ọtụtụ akwụkwọ usoro ofufe nke na-ewuli omume Ndị Kraịst elu ka Ị gụọ ma mụọ. Nke ọ bụla gbadoro ụkwụ na ogidi dị mkpa nke okwukwe Ndị Kraịst anyị ma lekwasị anya n'inyere gị aka wulite idoanya na-adịgide adịgide yana uto nke ogologo oge ndụ nke n'ije gị na Chineke. Ekpere anyị bụ ka ihe ndị a gọzie ma gbaa gị ume.