ZEKARAIA 9:9
ZEKARAIA 9:9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu, gị Ada Zayọn! Tie mkpu ọṅụ, gị Ada Jerusalem! Nʼihi na lee, eze gị na-abịakwute gị, onye ezi omume na onye nwere mmeri, onye ewedara nʼala, nke na-anọkwasị nʼelu ịnyịnya ibu, ọ bụladị nʼelu nwa ịnyịnya ibu, nwa ịnyịnya na-ebu ibu.
Kesaa
Gụọ ZEKARAIA 9